Take a fresh look at your lifestyle.

Gọọmenti Naijiria ga-ewepụta ụlọ ọrụ ọhụrụ isii na mpaghara isii nke mba ahụ.

Peace Pia Kanu dere ya na bekee,

0 412

Gọọmenti Naijiria ga-ewepụta ụlọ ọrụ ọhụrụ isii na mpaghara isii nke mba ahụ.

Mịnịsta na-ahụ maka Sayensị, Teknụzụ na Innovation steeti bụ Henry Ikechukwu Ikoh mere ka a mara nke a na North Central Dialogue na; “Ụlọ Ọrụ Nkà na Ụzụ na Ụlọ Ọrụ mmepụta na nchọpụta maka Ịsọmpi Ụwa na ļrụpụta Ihe,” na Abuja, isi obodo mba Naijiria.

Mịnịsta ahụ nke onye odeakwụkwọ  nke Mịnịstrị ahụ nọchitere anya ya bụ Oriakụ Monilola Udoh kwuru na ụlọ ọrụ ndị a bụ iji guzobe usoro maka ntụle, ịkọkọrịta ahụmahụ, ozi na omume yana ịmepụta gburugburu ebe obibi dị mma n’etiti ndị ọkà mmụta sayensị.

Leave A Reply

Your email address will not be published.