Browsing Category
Ahụike
SteetiAnambra ekpebiela iwezụga arụbala n’akụkụ.
Steeti Anambra ekpebiela iwezụga arụbala n’akụkụ.
Otu ndị dọkịta na-akpọ maka nkwado ndị idei mmiri metụtara
Otu ndị na-ahụ maka ahụike na Naịjirịa bụ NMA, akpọkuola ndị Naịjirịa nwere ezi obi ka ha nwee ọmịiko n'ahụ ndị idei mmiri metụtara na mba ahụ niile. Onye isi oche otu na-ahụ maka ahụike na Naịjirịa bụ Dọkịnta Uche R. Ojinmah kpọrọ oku a…
Ihe mere anyị ji kpebie ibepụ aka nwata ọnwa abụọ nna ya kụrụ ihe – Ndị Dọkịnta
Ndị dọkịnta n'ụlọọgwụ FMC dị n'Owere akọwaala ihe ha ji kpebie ibepụ aka nwatakịrị dị ọnwa abụo, dịka akụkọ kwuru na ọ bụ nna ya kụjiri ya aka.
Dọkịnta letara nwata ahụ kwuru na ọ bụ n'izuụka gara aga ka a kpọtara nwatakịrị ahụ…
Gọọmenti Naijiria na-akwali megide iji ọgwụ mgbochi nje eme ihe n’ụzọ na-ezighị ezi
Gọọmenti etiti ebidola mgbasa ozi n'ichepụta ihe egwu dị n'iji ọgwụ mgbochi Antimicrobial Resistance (AMR) na ọgwụ ndị ọzọ metụtara eme ihe na mpaghara mpaghara anụ ụlọ.…
Ide mmiri: Gọọmenti Anambra ga-amalite ịgba ọgwụ mgbochi maka oria otoro.
Ide mmiri: Gọọmenti Anambra ga-amalite ịgba ọgwụ mgbochi maka oria otoro.
Krọs Riva Steeti na-eleba anya n’ ikwụsị ọrịa arụbara.
Krọs Riva Steeti na-eleba anya n' ikwụsị ọrịa arụbara.
Ụfọdụ usoro ndị a agụnyere ebe a bu uzo esi ebelata ịmụ ọtụtụ ụmụ.
Ụfọdụ usoro ndị a agụnyere ebe a bu uzo esi ebelata ịmụ ọtụtụ ụmụ.
Ọrịa otoro: NCDC dọrọ aka ná ntị megide adịghị ọcha .
Ọrịa otoro: NCDC dọrọ aka ná ntị megide adịghị ọcha ọcha.