Browsing Category
Azụmahịa
Elon Musk azụrụla Twitter, ma gbara ndi isi ọrụ bụ ndi bụ isi ahụrụ kwaba okpu ụgbọ nwamkpi.
Elon Musk azụrụla Twitter, ma gbara ndi isi ọrụ bụ ndi bụ isi ahụrụ kwaba okpu ụgbọ nwamkpi.
Ndị nnọchi anya na-akwado ire ụlọ akụ Polaris gbasoro usoro kwesịrị ekwesị.
Ndị nnọchi anya na-akwado ire ụlọ akụ Polaris gbasoro usoro kwesịrị ekwesị.
Ogbaghara daputara n’ahịa Alaba, Legọs?
Akụkọ ruru ndi ntaakụkọ ntị ugbua bụ na ọgbaghara na-ada n'ahịa Alaba International Market dị na Legọs.
Ọnụ na-ekwuru onyeisi ndị alaba bụ Emmanuel Amaife sị na ọ bụ ndị "agboro malitere ọgbaaghara mgbe ndị ahịa gwara ha ka ha bupuchaa…
Mgbanwe dijitalụ: Akpa Gọvanọ Central Bank nke Nigeria
Gọvanọ, Central Bank of Nigeria (CBN), Mr. Godwin Emefiele e nyela ya onyinye Euroknowledge Africa Most Innovative Digital Transformation Governor of the Year Award for 2022 site na Foreign Investment Network (FIN).…
Minista FCT kwuputara ohere itinye ego na Abuja.
Minista FCT kwuputara ohere itinye ego na Abuja.
Ụlọomeiwu,ga-ekpebi ego olee ga-abụ ego mmefu nke ikpeazụ.
Ulo omeiwu,ga-ekpebi ego olee ga-abụ ego mmefu nke ikpeazụ.
Onye ndu Naijiria na-achọ njikọ azụmahịa siri ike n’etiti mba Afrika.
Onye ndu Naijiria na-achọ njikọ azụmahịa siri ike n'etiti mba Afrika.
VP Osinbajo na-akụ ụbọ akwara na mkpa ọ dị ịnọgide na-enwe ike nke ụlọ ọrụ azụmahịa.
VP Osinbajo na-akụ ụbọ akwara na mkpa ọ dị ịnọgide na-enwe ike nke ụlọ ọrụ azụmahịa.
Nyocha ngalaba mmanụ: Ndị nnọchi anya na-ajụ ndị isi mmanụ ajụjụ gbasara ikesa nkwekọrịta .
Nyocha ngalaba mmanụ: Ndị nnọchi anya na-ajụ ndị isi mmanụ ajụjụ gbasara ikesa nkwekọrịta .
Kọmịshọna nkwukọrịta ozi kwughachiri nkwa iji mechi oke nkewa nwoke na nwanyị na dijitalụ.
Kọmịshọna nkwukọrịta ozi kwughachiri nkwa iji mechi oke nkewa nwoke na nwanyị na dijitalụ.