Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị nnọchi anya na-akwado ire ụlọ akụ Polaris gbasoro usoro kwesịrị ekwesị.

Gloria Essien, Abuja dere ya na bekee.

0 437

Ndị nnọchi anya na-akwado ire ụlọ akụ Polaris gbasoro usoro kwesịrị ekwesị.

Ndị ụlọ omebe iwu Naijiria ekwenyela na ire e ụlọ akụ Polaris na-aga n’ihu gbasoro usoro ziri ezi wee nweta nkwado onyeisiala.

Onye isi oche, Kọmitii Ad-hoc na-enyocha ire ụlọ akụ Polaris , Mr. Henry Nwawuba nyere nkwenye ahụ n’oge mkparịta ụka ndị nta akụkọ nwere na National Assembly, Abuja.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *