Take a fresh look at your lifestyle.

Ụlọomeiwu,ga-ekpebi ego olee ga-abụ ego mmefu  nke  ikpeazụ.

Gloria Essien, Abuja dere ya na bekee.

0 436

Ulo omeiwu,ga-ekpebi ego olee ga-abụ ego mmefu  nke  ikpeazụ.

Onye isi oche kọmitii na-ahụ maka  mgbasa ozi ọha na Naijiria bụ Hon.Benjamin Okezie Kalu na-ekwu na ndị omeiwu mba ahụ ga-ekpebi ọnụọgụ mmefu ego nke a ga-ewere.

O kwuru na Ụlọomeiwu ahụ ga-enyocha akwụkwọ ikike ị nweta kwa afọ nke onye isi ala Naijiria na-ewepụta na nnọkọ ọgbakọ omebe iwu obodo.

Kalu kwukwara na kọmitii ọ bụla nke Ụlọ Ndị Nnọchiteanya nke National Assembly ga-eduzi nnọkọ  leba

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *