Lee Tyla napụrụ Davido, Burna Boy na ndị ọzọ ara n’ọnụ na nturuugo Grammy
Nwafọ mba Saụt Afrịka na-eti egwu bụ Tyla nwetere nturuugo Grammy nke mbụ ya na ngalaba egwu a kpọrọ ‘Best African…
TCN na akọwa n’ọbụ ụkọ gas butere ọdịda grid
Ụlọ ọrụ Transmission nke Nigeria (TCN) ekwuola na ọgbaghara nke akụkụ ahụ bụ ihe mgbochi gas na-enye ụlọ ọrụ ọkụ…
Prezidenti Tinubu na-akasi ezinaụlọ nke aka chibụrụ Steeti Yobe obi
Onyeisiala Naịjirịa bụ Bola Ahmed Tinubu ezipụla ndị ezinaụlọ, ndị enyi na ndị otu onye bụbu Gọvanọ Yobe bụ Bukar…
Onye isi ala Tinubu na-eru uju onye isi ala Namibia Geingob
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu, enyela gọọmentị na ndị Namibia akasara ọnwụ Onye isi ala Hage Geingob.…
Ịkwụsị nnata ọgwụ ọgwọgwọ ọrịa kansa bu mmadụ iji aka ya gbuo onwe ya- ndị ọrịa kansa na…
Abali ano nke onwa Febụwarị bụ ụbọchị eji echeta ndị ọrịa Kansa n’uwa niile.Kansa egbuola ọtụtụ mmadụ na Naịjirịa…
Onyeisiala mba Namibia anwụọla ka ọ gbachara afọ iri asatọ na abụọ
Onyeisiala mba Namibia bụ Hage Geingob anwụọla dịka ọ na-ata ọgwụgwọ n’ụlọọgwụ dị n’isiobodo bụ Windhoek.
Osote…
Ihe mere mba US na UK jiri atụ ogbunigwe n’ogige ndịagha nnupuisi Houthi
Mba Amerịka na Briten gbakọtara aka ọnụ ma tụọ ogbunigwe n’ogige 36 nke ndị otu agha nnupuisi Houthi nke mba Iran…
A zọpụtala ụmụakwụkwọ ise na ndị nkuzi ha a tọọrọ n’Ekiti Steeti
Ndị uweojii Ekiti Steeti ekwupụtala na a zọpụtala ụmụakwụkwọ ise ahụ na ndị nkuzi ha a tọọrọ n’Emure-Ekiti Steeti…
Atụmatụ Afọ Iri Iji Megharịa Ngalaba Nsicha Igwe Na Naịjirịa
Gọọmenti Naijiria na-ekwu na ọ ga-ewepụta atụmatụ ụzọ mba dị afọ iri maka mmepe igwe obodo na atụmatụ afọ atọ maka…
Mịnịsta Na-Ahụ Maka Mgbasa Ozi Akpọọla Oku Maka Ichekwa Ihe Nketa Ihe Owuwu
Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi na mba Naijiria, Mohammed Idris, agbaala ụlọ ọrụ National Institute of Architects…