COVID-19: FDA nyere ikike nkwado nke abụọ maka ndị otu adịghị ike.
Nlekọta nri na ọgwụ ọjọọ nke United States (FDA) na Tuesday, nyere ikike inye ọgwụ nkwado nke abụọ nke!-->…
Ụlọikpe Etiopia ga-ahapụ onye nta akụkọ na mgbapụta.
Ụlọ ikpe Etiopia enyela iwu ka ahapụ onye nta akụkọ Etiopia Amir Aman Kiyaro na mgbapụta ka ọ tụrụ mkpọrọ ọnwa!-->!-->!-->…
NDLEA nwetara otu ijeri naira maka akụrụngwa.
Ndị isi ụlọ ọrụ gọọmentị etiti akwadola nchikota ijeri naira 1,069,600 maka ịzụrụ akụrụngwa maka National Drug!-->!-->!-->…
Onye minista n’ahu maka gbatagbata akasiela ndi ọdachi ụgbọ-oloko meturu obi
Onye minister bụ Sadiya Umar Farouq akasiela ezin’ụlọ ndi nile ọdachia meturu obi.
Ụgbọ-oloko si Abuja eje!-->!-->!-->…
Mba Ghana emehela ụzọ esi ebupu ngwa-ahia
Onyeisiala mba Ghana bụ,Prezidenti Akufo-Addo ekwuputala na ha emehela ụzọ si ebu mgwa-ahia bụ nke ha mechiri!-->…
Prezidenti Buhari anabatala mkpesa banyere ihe mberede nke ụgbọ-oloko
Onyeisiala bu,Muhammadu Buhari nọrọ n’ụbọchi Tuuzde nabata mkpesa banyere ihe mberede nke ụgbọ-oloko site n’aka!-->…
Ghana gbapụrụ Naịjirịa n’iko mba ụwa afọ 2022 
Ghana na Naịjirịa gbara nhatanha site n'inye onwe ha otu goolu otu goolu.
Mana Ghana tozuru iso gbaa asọmpi!-->!-->!-->…
Etu ndị ntọọ si toro ọtụtụ mmadụ n’ụgbọ oloko n’aga Kaduna
Akụkọ na-ekwu na-atọrọla ọtụtụ mmadụ na-eme njem ebe egburu otu onye n'ụgbọ oloko si Abuja aga Kaduna na mgbede!-->…
Ụlọ ikpe ajula na agaghi ana Abba Kyari mkpanaka
Ụlọ ikpe Federal High Court dina Abuja isi ala Naijiria ajuula na agaghi ana onye jibu okwa dika deputy!-->…
Otu Super Eagles adila njikere inabata ndi Black Stars
Otu egwuriegwu Super Eagles nke Naijiria adila njikere inabata ndi ogbo ha bụ,Black Stars nke mba Ghana na asọompi!-->…