Gini bụ Obi.
Obi bụ ụlọ etiti dị n'ụlọ obibi ndị Igbo, nke a na-ejikarị eme oriri ndị ọbịa. N'ihi ya, a pụkwara ile ya anya!-->…
Kedu ihe bụ usoro ezinaụlọ nke Igbo?
Nna bụ onye isi ezinaụlọ anakwere, ezinaụlọ ndị Igbo na-ebikarịkwa n'otu ogige nwere mgbidi, nwere ma ọ dịkarịa!-->…
Mmekọrịta obodo a na Russia na Ukraine ka dịgidere.
Mịnịsta na-ahụ maka ihe gbasara mba ofesi na Naịjirịa, Zubairu Dada kwuru na mmekọrịta obodo a na Russia na!-->…
Naijiria, mba ụwa, ndị ọzọ na-ekwe nkwa ịkwụsị FGM.
Gọọmenti Naijiria, mba ụwa, ndị isi ihe metụtara na otu ndị na-abụghị ndị gọọmentị agbaala mbọ ịkwụsị ibi ụmụ!-->!-->!-->…
Ihe ị kwesịrị ịma maka Chris Ngige chọrọ ịzọ ọkwa onyeisiala
Chris Ngige abụrụla onye ọhụrụ sonyere n'ogologo ahịrị ndị chọrọ ịzọ ọkwa onyeisala Naịjiria n'afọ 2023.
Ngige!-->!-->!-->…
Iwu ọhụrụ: ‘Onye kwụọ ndị ntọrọ ụgwo mgbapụta, ọ gaa nga ruo afọ 15’ – Ụlọomeiwu…
Ụlọomeiwu Naijiria ewepụtala iwu ọhụrụ kwuru na onye ọbụla kwụrụ ndị omekome ụgwọ mgbapụta iji tọhapụ onye a tọọrọ!-->…
Lee usoro ndị ọzọ ị ga-eji zụọ ụmụ gị na-abụghị sọ ịpịa ụtalị
Ma e kwesịrị ịpịa ụmụaka ụtalị ma e kwesịghị ịpịa ha ụtalị bụ otu n'ime okwu kachasị ebute nrụrịtaụka n'etiti ndị!-->…
Austin Judy mụụrụ Yul Edochie nwa
Yul Edochie na-eme ejije Nollywood depụtara n'akara soshal midia ya.
Ọ depụtara ka ụwa bia hụrụ akataka nwa!-->!-->!-->…
Etu ndị uweojii siri kụnye m ajụ n’isi – Onyeisi Civil Defence Imo Steeti
Akụkọ na-ekwu na ndị ọrụ uweojii wakporo isiụlọọrụ ndị Civil defence dị n'Owerri ma gbagbuo mmadụ abụọ ma merụọ!-->…
E liela ozu ndia ọkụ gbagburu n’Egbema
E liela ozu mmadụ otu narị na iri (110) ọkụ gbagburu n'ebe a na-esi mmanụ agbịdị n'ụzọ iwu akwadoghi!-->…