Take a fresh look at your lifestyle.
Ramadan

Naijiria, mba ụwa, ndị ọzọ na-ekwe nkwa ịkwụsị FGM.

0 204

Gọọmenti Naijiria, mba ụwa, ndị isi ihe metụtara na otu ndị na-abụghị ndị gọọmentị agbaala mbọ ịkwụsị ibi ụmụ nwanyị ugwu na Naijiria.

 Emere nke a na “Mwepụta nke Movement For Good to End Genital Genital Women,” na Abuja.

 Mịnịsta na-ahụ maka ihe gbasara ụmụ nwanyị Naịjirịa bụ Oriakụ Paullen Tallen kwuru na igbu ụmụ nwanyị ugwu bụ ihe ọjọọ na a ga-akwụsịrịrị ya.

 O kwuru na na-esochi mmesi obi ike na ntinye aka nke ndị eze ọdịnala, na ọ ga-ekwe omume ịkwụsị FGM na Naijiria.

  Ọ bụ mpụ megidere mmadụ, Oriakụ Tallen kwuru.

Leave A Reply

Your email address will not be published.