Onyeisi FRSC ezipula ndi ọrụ maka ụzọ awarawa
Dika emume Eid-EL Fitr malitere,otut mmadu ga eme njem,onye Corps Marshal, Federal Road Safety Corps bu, Dr Boboye!-->…
Ndi nnupuisi mba Cameroon atọrọla otu sinetọ 
Otu onye sinatọ nke otu pati n’achiachi n’mba Cameroon ka atọrọ na mpaghara ndi n’asụ bekee bụ ndi ji aka kewapu!-->…
Emume Kano Durbar bụ ọpụrụ iche—VP Osinbajo
Osote onyeisiala Naijiria bụ,Ọkanmụta. Yemi Osinbajo akọwala emume Kano Durbar dika ọpụrụ iche,nke ka nke ka ha si!-->…
NDLEA achọpụtala ọgwụike ọnụ ahia ya ruru N22bn
Ụlọ ọrụ National Drug Law Enforcement Agency, NDLEA n’aha ichafu,emela ka amata na dika ha n’enyocha onye mgbere!-->…
Prezidenti Buhari esorola ndi ntaakụkọ ṅuria maka ụbọchi nnwere onwe
Onyeisiala bụ,Prezidenti Muhammadu Buhari esorola ndi ntaakụkọ ala Naijiria ṅuria dika hana eme emume World Press!-->…
Mmadu iri ise na asato ebutala oria COVID-19 na Shanghai
Shanghai nke mba China achoputala mmadu iri ise na asato ohuru butere oria COVID-19 cases,ebe akana enyocha otutu!-->…
FIFA erila Naijiria iwu maka nsogbu daputara n’ama egwuriegwu M.K.O Abiola
Site na ntuzi aka otu FIFA bu agaghi akwado nsogbu na udi obula na oge egwuri egwu,otu Committee n’ahu maka nsogbu!-->…
Onyeisiala akasiela ndi ala anyi obi maka ụlọ darada
Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari akasiela ndi ezinụlọ ndia nwuru mgbe ụlọ dara na Ebute Metta nke Steeti Lagos, ebe!-->…
Ka aga esi gba asompi mbauwa-Qatar 2022
Otu n’ahu maka egwuriegwu mbauwa akporo FIFA emela ka amata ka oke ga esi gba n’asompi mbauwa nke Qatar 2022
!-->!-->!-->…