Take a fresh look at your lifestyle.

Ka aga esi gba asompi mbauwa-Qatar 2022

0 796

Otu n’ahu maka egwuriegwu mbauwa akporo FIFA emela ka amata ka oke ga esi gba n’asompi mbauwa nke Qatar 2022

  • Group A: Qatar, Ecuador, Senegal, Netherlands
  • Group B: England, Iran, USA, Wales/Scotland/Ukraine
  • Group C: Argentina, Saudi Arabia, Mexico, Poland
  • Group D: France, UAE/Australia/Peru, Denmark, Tunisia
  • Group E: Spain, Costa Rica/New Zealand, Germany, Japan
  • Group F: Belgium, Canada, Morocco, Croatia
  • Group G: Brazil, Serbia, Switzerland, Cameroon
  • Group H: Portugal, Ghana, Uruguay, South Korea

Asọmpi a ga-amalite n’ụbọchị Mọnde, bụ ụbọchị 21 n’ọnwa Nọvemba dịka egwuregwu mmepe asọmpị ga-abụ nke mba Qatar na mba Ecuador n’ama egwuregwu Al Bayt dị na Qatar.

A ga-agba nzugbu nzugbu asọmpị ruo ụbọchị Fraịde bụ ụbọchị abụọ n’ọnwa Disemba tupu egwuregwu mgbapụ nke mbụ amalite n’ụbọchị atọ nke ọnwa Disemba 2022.

A ga-agba asọmpị ikpeazụ nke iko mbaụwa nke afọ 2022 n’ama egwuregwu Lusail n’ụbọchị 18 nke ọnwa Disemba 18.

Etu ama egwuregwu nke Qatar Foundation dị

Kedụ maka usoro nchekwa n’aka ọria Covid-19?

Otu ahụike mba ụwa bụ WHO n’ịchafụ, ọtụ egwuegwu Fifa na mba Qatar enwela nkweọrịta n’ihibe usoro nchekwa ahụike ndị mmadụ n’asọmpị iko mbaụịwa nke 2022 a ga-eme na Qatar

Ha atọ kwuru na emume a ga-eso usoro nchekwa maka ọrịa covid nye ndị niile ga-abịa ya bụ asọmpị Qatar 2022.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *