Take a fresh look at your lifestyle.

Prezidenti Buhari esorola ndi ntaakụkọ ṅuria maka ụbọchi nnwere onwe

0 400

Onyeisiala bụ,Prezidenti Muhammadu Buhari esorola ndi ntaakụkọ ala Naijiria ṅuria dika hana eme emume World Press Freedom Day,bụ nke ana eme abali atọ nke ọnwa Mee ọbụla.

Na ozi ya,onyeisiala kwuputara mbo ndi ntaakuko na agba ihu na ochichi onyekwuche ya nosiri ike n’ala anyi.

E kelerem unu maka mbo un una agba ihu nan di mmadu maka nke bu ezi okwu na etui he si aga.”

Ma gwa ndi ntaakụkọ ala Naijiria ka ha were  ụbochi World Press Freedom Day gosiputa ezi ọrụ nke ka nke izulite ụmụ na eto eto,ma kwuo nan kea nyere aka ebe ọdi ukwu na oge ntuli aka.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *