Ndi agha Naijiria egbuola ndi IPOB anọ
Ndi agha 34 Brigade Obinze egbuola mmadu anọ ndi Indigenous People of Biafra (IPOB) na Eastern Security Network!-->…
Aga amalite imeghie ọdọ-ahia na Shanghai
Shanghai nke mba China bụ ebe eji maka ahia were mara ga-emepe ọdọ-ahia na ebe ana eme isi n’ụbọchi Mọnde,kamgbe!-->…
Gọvanọ Soludo akatọọla ntọrọ onye ome iwu n’Steeti Anambra
Aka n’achi Steeti Anambra,Ọkanmụta Chukwuma Soludo akatọọla etu ndi ntọri si tọrọ onye omeiwu n’anọchite anya!-->…
EFCC nwụchiri Ahmed Idris maka ebubo imefu ego
Akụkọ na-akpọtụ ebe niile na Naijiria kemgbe abalị bụ nnwuchi ngalaba na-ebu agha megide nrụrụaka bụ Economic and!-->…
A zọpụtala ọtụtụ ndịagha Yukren tọrọ n’Azovstal
Mba Yukren ekwupụtala na a zọpụtala narị kwuru narị ndịagha ha tọọrọ kemgbe ọnwa abụọ n' ụlọọrụ mmepụta igwe a!-->…
Onyeisiala Sri Lankan eduola ndo Minista anọ n’iyi ọrụ
Onyeisiala mba Sri Lankan bụ,Gotabaya Rajapaksa nọrọ na Satọọde duo mmadu anọ n’iyi ọrụ dika ndi Minista dika onye!-->…
Mkpa dị n’ịnabata nwunye ọhụrụ n’ala Igbo
N'ụfọdụ ebe n'ala Igbo, a na-anabata nwunye ọhụrụ n'ụzọ pụrụiche.
Tupu a lụọ nwaanyị na ọwụwa anyanwụ!-->!-->!-->…
Ihe ikwesiri ima banyere Genevieve Nnaji
Genevieve Nnaji bụ nwaada Igbo a ma ama n'ime ejije nke aha ya na-akpọtụ na Naijiria na mba ndị ọzọ n'ihi nka ya.
!-->!-->…
Ihe i kwesịrị ịma banyere Goodluck Jonathan
A mụrụ ya n'ụbọchị iri abụọ nke ọnwa Nọvemba 1957.
Ọ gụrụ akwụkwọ ruo nzere PhD na mmụta ịzụ ụmụ anụmanụ nke!-->!-->!-->…
.Ụlọ chi.
. Chi bụ ike karịrị mmadụ ma ọ bụ ike karịrị nke mmadụ na-enweghị ahụ mmadụ. A na-eji ihe onyonyo!-->…