A mụrụ ya n’ụbọchị iri abụọ nke ọnwa Nọvemba 1957.
Ọ gụrụ akwụkwọ ruo nzere PhD na mmụta ịzụ ụmụ anụmanụ nke bekee kpọrọ ‘zoology’Ọ bụbu osote Gọvanọ na Bayelsa State n’okpuru Diepreye Alamieyeseigha.Oge a chụturu Alamieyeseigha n’ọnwa Disemba afọ 2005, Jonathan bụụrụ gọvanọ Bayelsa steeti dịka a cụtụtụ Alamieyeseigha n’ọkwa.
Na 2007, Jonathan bụụrụ osote onyeisiala Naịjirịa n’okpuru Umaru Musa Yar’adua.
Oge Yar’Adua nwụrụ n’afọ 2010, e duru Jonathan n’iyi ọrụ dịka onyeisiala Naịjirịa.
Na 2011, Jonathan meriri ntuliaka ịbụ onyeisiala, bụ nke ọ nọgidere ruo 2015 tupu Muhammadu Buhari emerie ma chutuo ya.
Leave a Reply