Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ụgwọ ezumike nka nke Naijiria na-ekpughe ndekọ ịkwụ ụgwọ nke ndị…
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ụgwọ ezumike nka nke Naijiria na-ekpughe ndekọ ịkwụ ụgwọ nke ndị ezumike nka.
Njem nlegharị anya, Oxygen ụlọ ọrụ okike nke akuluba zuru ụwa ọnụ – Minista
Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi na omenala Naijiria, Lai Mohammed kwuru na karịa mgbe ọ bụla, njem nlegharị anya na…
Super Eagles akwadola ọgụ ha na Portugal na Lisbon
Onye isi nchịkwa Super Eagles José Santos Peseiro nwere ekele zuru oke nke ndị egwuregwu a kpọrọ òkù dị ka ndị…
Ntuli aka: PDP kwere nkwa iweghara steeti Legọs
Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke People’s Democratic Party (PDP), Alhaji Atiku Abubakar, ekwughachila nkwa ya n’ịhụ…
Russia ejila iwe jụ oku ka ha kwụọ ụgwọ ihe agha mebiri na Ukraine
Mba Rọshịa ajụla ikwụ ụgwọ ihe agha ha na-ebu mba Yukren mebiri dịka e kpebiri na ọgbakọ United Nation nke ndị isi…
Lee ihe Peter Obi sara Chukwuma Soludo maka ihe ọ gwara ya
Aka chịburu Anambra Steeti bụ Peter Obi asaala ihe aka na-achị Anambra steeti ugbua bụ Chukwuma Soludo kwuru…
Ụlọ Ọrụ NHIA Na NBA Ga-Ejikọta Aka Maka Nkọwa Iwu Ahụike
Ụlọ ọrụ nchịkọta ahụike nke a kpọrọ National Health Insurance Authority (NHIA) na otu ndị ọka iwu, Nigeria Bar…
Naijiria Ga-eji Okporo Ụzọ Ụgbọ Oloko Jikọta Isi Obodo Steeti Nile
Mịnịsta na-ahụ maka njem n'Naịjirịa bụ Mu'azu Sambo ekwela ndị Naịjirịa nkwa na okporo ụgbọ oloko nke ọgbara ọhụrụ…
APC amalitela achụmnta votu onyeisiala 2023
Onye isi ala Naijiria, Muhammadu Buhari esonyela na ikike igwe mmadụ na Rwang Pam Township Stadium Jos, n'ịkwado…
Ụlọ Ọrụ NHIA Na NBA Ga-Ejikọta Aka Maka Nkọwa Iwu Ahụike
Ụlọ ọrụ nchịkọta ahụike nke a kpọrọ National Health Insurance Authority (NHIA) na otu ndị ọka iwu, Nigeria Bar…