Take a fresh look at your lifestyle.

Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ụgwọ ezumike nka nke Naijiria na-ekpughe ndekọ ịkwụ ụgwọ nke ndị ezumike nka.

Timothy Choji, Abuja dere ya na bekee.

0 476

Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ụgwọ ezumike nka nke Naijiria na-ekpughe ndekọ ịkwụ ụgwọ nke ndị ezumike nka.

Ụlọ ọrụ pension Transitional Arrangement Directorate nke Naijiria, (PTAD) na-ekwu na ọ kwụọla ndị ọrụ ezumike nka ụgwọ ọnwa N610 ijeri na mba ahụ.

Odeakwụkwọ onye isi ụlọ ọrụ PTAD bụ Dọkịnta Chioma Ejikeme kwupụtara nke a n’Abuja na nnọkọ izuụka nke otu onyeisiala na-ahụ maka mgbasa ozi haziri.

Leave A Reply

Your email address will not be published.