Ndị na-achọ ịkụchapụ mmeri Bola Tinubu na ntuliaka na-arọ nrọ ọcha – Ayo Fayose
Aka chịburu Ekiti steeti bụ Ayodele Fayose ekwuola na ndị na-achọ ka a kagbuo nhọpụta Bola Tinubu dịka onye ga-achị…
Sultan nke Sokoto kelere Muslim-Umma na Ramadan na-abịa
Nigerian Supreme Council for Islamic Affairs, NSCIA n'okpuru nduzi nke Onye isi ala ya na Sultan nke Sokoto, Alhaji…
Ngụkọ mpụtara ntuliaka n’Enugwu Steeti ga-amalite ọzọ n’elekere ise
Inec ekwuola na ngụkọ mpụtara ntuliaka ọkwa gọvanọ n'Enugwu steeti ga-amalite ọzọ n'elekere ise nke mgbede taa bụ…
Etu Peter Obi siri katọọ nnwụchi nwaamadị a na-akpọ Chude na Soshal Midia
Onye zọọrọ Labour Party ọkwa na ntuliaka onyeisiala 2023 bụ Peter Obi etinyela ọnụ n’okwu ọtụtụ ndị mmadụ kpụ n’ọnụ…
Ihe isi ụlọọrụ mba Amerịka na Naịjirịa kwuru maka ntulika 2023
Ụlọọrụ mba Amerịka na Naịjirịa bụ ‘US mission in Nigeria’ ezipụta ozi ihe ndị ha ji anya ha hụ n’oge ntuliaka ọkwa…
Siminialayi Fubura Meriri Ntuliaka Gọvanọ Steeti Rivers
Onye na-azọ ọkwa pati People's Democratic Party PDP, Siminialayi Fubara emeriela ntuliaka gọvanọ steeti Rivers.…
Chimaroke ekeleela Kevin Chukwu, feere PDP aka
Onye bụbu Gọvanọ Enugwu Steeti ekeleela Mazi Kevin Chukwu maka mmeri o nwetara na ntuliaka oche sineti mpaghara…
Onyeisiala Buhari laghachiri Abuja ka emechara ntuliaka
Onyeisiala bu,Muhammadu Buhari na-ala Abuja ka emechara ntuliaka gọvanọ na nke ndi omeiwu steeti. Ọ gara ọdụ ụgbọ…
Babajide Sanwo-Olu meriri dika gọvanọ Lagos Steeti
Ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission, INEC ekwupụtala Mazị Babajide Sanwo-Olu nke All Progressives…
Inec akpọpụtala mmadụ iri meriri ntuliaka ọkwa gọvanọ
Inec akpọpụtala aha mmadụ iri meriri ntuliaka ọkwa gọvanọ na steeti ha dị icheiche na ntuliaka e mere n'ụbọchị…