Ndị akaebe hụrụ etu mgbọ ndị NSCDC si tụgbuo nwa ọhụrụ n’Owerri – Ndị…
Akụkọ fesara etu mgbọ egbe si tụgbuo otu nwa ọhụrụ ebe ụfọdụ na-ekwukwa na mgbọ tụguru nne nwaanyị mụrụ nwa ọhụrụ…
A ga-arụkwa ụzọ Abuja-Kano n’oge adịghị anya
Gọọmenti Naijiria enyela mmesi obi ike na ngalaba abuo na ato nke okporo ụzọ Abuja – Kano ga-arụcha ma nyekwa ya…
Adamawa Election: Inec akpọpụtala Gọvanọ Ahmadu Fintiri dịka onye meriri ntuliaka ọkwa…
Ụlọorụ Independent National Electoral Commission (Inec) akpọpụtala Gọv. Ahmadu Fintiri dịka onye meriri na ntuliaka…
Etu aka si kparala ụmụnwaanyị na-ere ụmụaka n’Enugwu
Ndị uweojii Enugwu Steeti agbaala ụmụnwaanyị abụọ n’anwụ maka ebubo ire nakwa ịtụ ụmụaka mgbere na steeti ahụ.…
Naijiria katọrọ ọgbaghara na Sudan
Onye isi ala Naijiria bu, Muhammadu Buhari katọrọ ọgbaghara nke dara na Satọde na Khartoum, isi obodo Sudan,…
Ọgbaaghara egbuola otutu mmadụ na mba Sudan
Ọgụ dapụtara n'etiti ndị otu agha abụọ na mba Sudan egbuola ihe ruru mmadụ iri ise na isii ebe mmadụ nari ise na…
Etu e siri chọrọ iji ogbunigwe anwụrụ wakpoo onyeisiala mba Japan
Otu onye tụrụ ogbunigwe anwụrụ iji wakpoo onyeisiala mba Japan bụ Fumio Kishida.
Ọ bụ dịka Kishida chọrọ inye…
APGA emeriela oche Ezza North/Ishielu n’Ebonyi steeti
Ngụkọ ntuliaka mgbakwunye nke emere maka ụlọ nnochiteanya omeiwu n'Ebonyi steeti egosila na Nwobashi Joseph…
PDP enwetela mmeri ịnnọchite anya mpaghara Ebonyi North
Inec akpọpụtala aha Chidi Nwoke Victor nke otu Peoples Democratic Party (PDP) dịka onye ga-anọchite mpaghara Ebonyi…
ỌMỤMỤ N’ALA IGBO NA KA HA SI ELETA NWANYI MỤRỤ NWA.
ỌMỤMỤ N’ALA IGBO NA KA HA SI ELETA NWANYI MỤRỤ NWA.