Otu onye tụrụ ogbunigwe anwụrụ iji wakpoo onyeisiala mba Japan bụ Fumio Kishida.
Ọ bụ dịka Kishida chọrọ inye mgbasaozi n’ụbọchị satọde ka otu onye tụrụ ya bụ ogbunigwe anwụrụ.
Enweghị onye merụrụ ahụ ma e jidekwara onye tụrụ ya bụ ogbunigwe.
Agbanyeghị na Japan so na otu mba kacha nwee nchekwa n’ụwa niile, nke a na-eme ya ụgboro abụọ awakporo ndị ọchịchị mba Japan dịka a gbagburu Shinzo Abe onye bụbu onyeisiala mba Japan afọ gara aga.
Leave a Reply