Nnyefe Ọchịchị: Sanwo-Olu, Hamzat Aṅụọla Iyi Ọrụ Dịka Gọvanọ Lagos Na Osote Ya.
Babajide Sanwo-Olu na Obafemi Kadri Hamzat abụrụla Gọvanọ na osote gọvanọ Legọs steeti maka oge nke abụọ.
Hamzat…
Prezidenti Tinubu wepụrụ ego enyemaka mmanụ ụgbọala
Onyeisiala Naịjirịa bụ Bola Ahmed Tinubu na-ekwu na oge ịkwụ ụgwọ enyemaka na mmanụ ụgbọala abịala na njedebe.…
Etu e si edu Alex Otti n’iyi ọrụ dịka Gọvanọ Abia Steeti
Ndị Abia steeti achọghị ịma maka mmiri ọ na-ezo dịka ha pụtara n’igwe ịbịa duo Alex Otti n’iyi ọrụ dịka Gọvanọ ha.…
Oge ọchịchị Muhammadu Buhari ebiela n’uju
E wepụrụ ọkọlọtọ ọrụ nchekwa bu aha ya ma tinye nke ọhụrụ iji gosi malaite ọchịchị Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu.…
Sherif Onye Egypt Agbariala Itute Ugo Ndị Ọzọ Na French Open.
Mayar Sherif nke Egypt agbaala mbọ ituru ugo ọzọ na French Open ka o rutesịrị ogo quarter final na Madrid Open…
Ụmụ Amaala Naịjirịa Ejupụtala Eagle Square Maka Idu N’iyi Ọrụ Tinubu.
Ndị Naijiria ebidola ịbata na Eagle Square dị n'Abuja, ebe a ga-eme mmemme ụbọchị Mọnde bụ Bola Tinubu na osote…
Kashim Shettima na-aṅụ iyi dịka osote onyeisiala Naịjirịa.
Kashim Shettima na-aṅụ iyi dịka osote onyeisiala Naịjirịa.
Bola Ahmed Tinubu ewerela iyi dịka onyeisiala mba Naijiria.
Bola Ahmed Tinubu ewerela iyi dịka onyeisiala mba Naijiria.