Seria A: Osimhen agbajila ndekọ dịka onye kacha nye gọọlụ
Victor Osimhen emela akụkọ ihe mere eme dịka onye Afrịka mbụ nwetara okpueze onye kacha nye goolu na Serie A.…
Gọvanọ Nwifuru ekwela nkwa na ọ ga-ejikọ steeti Ebonyi
Gọvanọ Ebonyi steeti bụ Chief Francis Nwifuru ekwela nkwa na ya ga-ejikọta ngalaba niile na steeti ahụ n'akụkụ pati…
Nigerian Tech Firm meriri Global Startup Awards
Otu ụlọ ọrụ na-ahụ maka ọzụzụ nkà na ụzụ Naijiria, Dataleum, apụtala dị ka onye meriri mpaghara West Africa nke…
Kpee ekpere maka udo na ọganihu Naijiria- Onye Ọchịchị kacha elu
Emir nke Ilorin na onyeisi oche nke Kwara State Council of Chiefs na North Central Nigeria, Alhaji Ibrahim…
Abụbọ ọrụ NLC, ngagharịiwe na ihe ndị ọzọ nwereike ịdapụta n’izuụka
Ọ bụghịzị akụkọ ọhụrụ na gọọmentị etiti ekwuola na a ga-ewepụ ego mbelata mmanụ ụgbọala na Naịjirịa. Nke a bụrụla…
Ọchịchịrị nwereike ịgba na Naịjirịa maka abụbụọrụ ndị NLC
Ọchịchịrị nwereike ịgba na Naịjirịa dịka ndị ọrụ ọkụ latrik na-akwado ịgba abụbụọrụ n’ụbọchị Wenezde abali asaa nke…
Etu ndịagha si nyochapụta ogige ‘baby factory’ dị n’Abia Steeti
Ndịagha Naịjirịa nke ngalaba 145 Battalion Umuahia, nke dị n'okpuru ndị otu 14 Brigade Ohafia, Abia Steeti,…
Gọvanọ Rotimi Akeredolu ka dị ndụ – Gọọmentị Ondo Steeti
Gọvanọ Ondo Steeti Rotimi akatọọla akụkọ kwuru na ọ nwụọla site n’ozi kọmishọna mgbasaozi ya bụ Bamidele…
Anyị ga-emechi ụlọakwụkwọ, ụlọahịa ọbụla rubere isi n’iwu…
Gọọmentị Enugwu Steeti etiela iwu ọhụrụ na ha ga-emechi ụlọakwụkwọ na ụlọahịa ọbụla rubere isi n'iwu 'sit-at-home'…
Ahọpụtala Gọvanọ Bauchi Steeti Dị Ka onye Isi Oche Ọgbakọ Ndị Gọvanọ PDP .
Ahọpụtala Gọvanọ Bauchi steeti bụ Bala Mohammed dịka onyeisi oche ọhụrụ nke People's Democratic Party (PDP)…