Onyeisiala Tinubu Akwụsịla Gọvanọ CBN Ọrụ.
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu GCFR akwụsịla Gọvanọ Central Bank of Nigeria (CBN) bụ Maazị Godwin Emefiele ọrụ…
Eboola Donald Trump ebubo asaa ọzọ maka ijigide akwụkwọ nzunzo gọọmentị
E bola aka chịburu mba Amerịka bụ Donald Trump ebubo ọzọ gbasara etu o si jie akwụkwọ nzuzo ụfọdụ gbasara gọọmentị…
Ihe Gọvanọ Peter Mbah gwara Onyeisiala Tinubu maka ntọhapụ Nnamdi Kanu
Gọvanọ Peter Mbah nke Enugu steeti ezigarala Onyeisiala ọhụrụ Naịjirịa bụ Bola Tinubu ozi banyere ntọhapụ onye ndu…
O nweghị mgbe gọvanọ Abia steeti jiri kwuo na ọ gaghị akwụ ndị Abia ụgwọ ọnwa Epreel
Kazie Uko bụ ọnụ na-ekwuchitere Gọvanọ Abia steeti sị na akụkọ na gọvanọ Alex Otii agaghị akwụ ndị ọrụ gọọmenti…
Ihe iwu Naịjirịa kwuru maka mmadụ ikwu okwu nwereike ibute nkewa
N'ọdịnso a, e nweela nrụrịtaụka na soshal midia gbasara okwu nke ụfọdụ ndị ndọrọndọrọ ọchịchị welitere isi kwuru…
Sweden agụnyela mmekọrịta dịka asọmpi egwuregwu n’ezie? Lee ihe anyị ma
Gọọmentị mba Sweden ekwuola na o nweghị mgbe ha binyere maọbụ nwee mkpebi ime mmekọrịta nwoke na nwaanyị asọmpi…
Nri ‘GMO’ ọ nwereike imetụta ahụike gị?
Ka ụwa dị ugbua, ndị ọrụ sanyesi etinyela aka na bụ ọrụ dịka ha na-ewepụta echiche ọhụrụ n'ọrụ ha nke e ji ahazi…
Onyeisiala Naijiria Zutere ndị Gọvanọ G5
Onyeisiala Bola Tinubu na-enwe nzukọ ya na ndị Gọvanọ Rivers, Benue, Abia, Enugu steeti, tinyere aka na-achị steeti…
Onyeisiala Tinubu Zutere Gọvanọ Steeti Plateau
Onye isi ala Bola Tinubu na Thursday zutere Gọvanọ Caleb Mutfwang nke Plateau State na State House, Abuja.
Nzukọ…
Onyeisiala Tinubu Ebinyela Aka N’akwụkwọ Imegharị Ụkpụrụ Iwu.
N'igosi ikike e nyere ya n'okpuru iwu Naijiria, Onyeisiala Bola Tinubu na Tọọzde na State House kwadoro mmezigharị…