Senate presidency: Ndị na-asọ mpi ịchị ụlọomeiwu Naịjirịa na ihe i kwesịrị ịma maka ha
Okwu ndị ga-achị ụlọomeiwu Naijirịa n'agba ọchịchị ọhụrụ Naịjirịa abụrụla okwu akpụ n’ọnụ ugbua ọkachasị dịka ọtụtụ…
Folashodun Shonubi: Onye ga-anọchi Emefiele dịka onyeisi ụlọakụ etiti nke nchereoge
Ụlọakụ Etiti nke Naịjirịa enwetala onyeisi ọhụrụ nke nchereoge dịka Onyeisiala Bola Tinu chụpụrụ Godwin Emefiele.…
Godwin Emefiele: DSS anwụchiela onye bụbu onyeisi ụlọakụ etiti nke Naịjirịa
Ụlọọrụ nchekwa nzuzo Naịjirịa bụ 'Department of State Services (DSS) ekwuola na ha ejichiela Godwin Emefiele, bụbu…
Gọvanọ Ebonyi Ahọpụtala Onye Nkuzi Dị Ka Odeakwụkwọ Steeti
Aka na-achị Ebonyi steeti bụ Francis Nwifuru ahọpụtala otu onye nkuzi nwanyị na Mahadum Ebonyi steeti Abakaliki,…
Ihe Karịrị Ndị Ọrụ Mgbazi Iri Atọ Nwetara Ọkwa Ọhụrụ na Benue
Ndị ọrụ na-ahụ maka mgbazi na Naijiria bụ ndị e buliri elu n'oge na-adịbeghị anya bụ ndị na-ahụ maka mpaghara 'H',…
PDP Dọrọ Aka Na Ntị Megide Itinye Aka Na Nhọpụta Ndị Isi Ọgbakọ Omebe Iwu
Ndị otu Peoples Democratic Party, PDP, adọla aka na ntị megide ụdị egwu ọ bụla dịka ndị omebe iwu nke iri…
Ndị Sineti Naịjirịa Emeela Ọgbakọ Ikpeazụ
Ndụ nke ụlọ ọgbakọ omebe iwu Naijiria nke itoolu akwụsịla ka ọgbakọ ndị omebe iwu mere na Satọde.
N'ikwu okwu…
Aka Na-achịbu CBN, Emefiele Nọ Na Nnyocha
Ndị ọrụ nchekwa obodo Naijiria, DSS ekwenyela na Gọvanọ nke Central Bank of Nigeria (CBN) bụ Godwin Emefiele na-aga…
Naijiria Ga-eme Mmemme Ụbọchị Ọchịchị Onye Kwuo Uche Ya Dị Ala
Gọọmenti Naijiria kwuru na ụbọchị ọchịchị onye kwuo uche ya nke afọ 2023 ga-adị obere.
Ode akwụkwọ nke gọọmenti…
Ndị Agha Ikuku Naịjirịa Azụọla Ndị Otu Nchekwa Akụrụngwa Ihe Bara Uru
Nigerian Air Force, NAF, Regiment Training Center (RTC), enyela ndị ọrụ 151 Regiment nke NAF's Critical Asset…