Take a fresh look at your lifestyle.

Senate presidency: Ndị na-asọ mpi ịchị ụlọomeiwu Naịjirịa na ihe i kwesịrị ịma maka ha

0 268

Okwu ndị ga-achị ụlọomeiwu Naijirịa n’agba ọchịchị ọhụrụ Naịjirịa abụrụla okwu akpụ n’ọnụ ugbua ọkachasị dịka ọtụtụ na-arụ aka n’okwu agbụrụ, okpukperechi dịka ebe mgbado ụkwụ n’inwete ọkwa a.

Pati na-achị ugbua bụ All Progressive Congress (APC) wepụtara aha ndị ha chọrọ ka ha bụrụ ndịisi ụlọomeiwu bụ nke Onyeisiala Bola Tinubu kwadoro.

Ndị a gụnyere Godswill Akpabio maka onyeisi ndị sịnetọ ebe Barau Jubrin ga-abụ osote ya, Abass Tajudeen maka ọkwa onyeisi ụlọomeiwu nta ebe Benjamin Kalu ga-abụ osote ya.

Mana ọ dizi ndị omeiwu n’aka ile ndị niile na-azọ ọkw anya ma họpụta kpọmkwem ndị ga-abụ ndịisi ha mgbe ha ga-eme ntuliaka n’ụbọchị Tuzde 13 Juun, 2023.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *