Onyendu Naijiria Esila France Gaba London
Onye isi ala Bola Tinubu na Fraịde mechiri njem ọrụ ya na Paris, France, n'oge nke o nwere ikere oke na nzụkọ maka…
Lee ndị meriri ntulịaka ụlọomeiwu n’Ebonyi, Abia na Enugwu Steeti
Emechaala ntuliaka nke eji họpụta onyeisiala, Gọvanọ, ndị ụlọomeiwu omeiwu etiti na nke steeti na Naịjirịa.
Ọ bụ…
A hụla okpokoro ‘Titanic Submersible’ a na-achọ achọ
Akụkọ na-eru anyị ntụ ugbua na-ekwu na a hụla okporo 'Titanic Submersible' a na-achọ achọ kemgbe ụbọchịụka.…
DSS agbaala ama maka ndị na-akpa nkata mwakpo n’oge Salah
Ndị ọrụ nchekwa nzuzo Naịjirịa agbaala ama ma kpọkuo ndị mmadụ ka ha kee nkwụcha n'oge emume 'Eid-El-Kabir' nke…
Pinnacle Oil Enugu: Ndị ojiegbe ọ gbara ụlọọrụ a ọkụ? Lee ihe anyị ma
Kepu kepu pụtara n'ekwu na ndị ojiegbe wakporo ụlọọrụ ebe a na-ere mmanụ ụgbọala a kpọrọ Pinnacle Oil dị na New…
Labour Party akpọọla ‘cyber security expert’, onye ọrụ Inec akaebe
Dịka a malitere ikpe dị n'etiti Peter Gregory Obi nke Labour Party na INEC, Tinubu, Shettima nke APC taa bụ Tọzde,…
Ọ bụ iwu onyeisiala isi na mpaghara Naịjirịa dị icheiche họpụta ndị isi ọrụ nchekwa?
Dịka onyeisiala Bola Ahmed Tinubu họpụtara ndị isi ọhụrụ maka ngalaba ọrụ nchekwa Naịjirịa dị icheiche, nrụrịtaụka…
Ogalla, Lagbaja, Musa na ndị ọzọ so n’isi nchekwa Naịjirịa
Onyeisiala Bola Tinubu nọọrọ n’ụbọchị Mọnde 19 Juun họpụta ndịisi ọrụ nchekwa ọhụrụ na Naịjirịa dịka ọ chụrụ ndị…
Onyeisiala Tinubu Ahọpụtala Ndị Isi Ọrụ Nchekwa Ọhụrụ Na Ndị Ọzọ
Onyeisiala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu, ahọpụtala ndị isi ọrụ nchekwa ọhụrụ, Inspector-General of Police na …
Ụmụaka ndị a kpụ abụ ụka n’ọnụ mgbe ndị ekperima wakporo ma gbuo ha Ka mwakpo a tara isi…
A na-arụ ndịagha nnupụisi ụka alakụba aka maka mwakpo a.
Otu ‘Allied Democratic Forces’ (ADF) e hibere n’ebe…