Take a fresh look at your lifestyle.

Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu jere mba Qatar.

Chigo deziri ya n''Igbo.

0 179

Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu jere mba Qatar ,Nke a bụ iji mee ka mmekọrịta akụ na ụba mba abụọ dị n’etiti Nigeria na gọọmentị Qatar sikwuo ike.                                                              Onye enyemaka onye isi ala gosipụtara na onye ndu Naijiria ga-eso onye ndu Qatar na-enwe mkparịta ụka dị elu nke n’ọtụtụ ihe dị mkpa, n’ihe gbasara ndọrọ ndọrọ ọchịchị na akụ na ụba.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *