Take a fresh look at your lifestyle.

Bashir Adewale Adeniyi (Comptroller-General of Customs (CGC),ekwupụtala nkwa iji ụkọ nri site n’ịhụ na e nwere ihe oriri ndị dị mkpa maka ndị Naijiria

David Adekunle, dere ya na bekee.

0 165

Bashir Adewale Adeniyi (Comptroller-General of Customs (CGC),ekwupụtala nkwa iji ụkọ nri site n’ịhụ na e nwere ihe oriri ndị dị mkpa maka ndị Naijiria.

N’ikwu okwu na ọkọlọtọ nke mmemme inye osikapa na  steeti Legoosi na Tọzdee, Febụwarị 22, 2024, Adeniyi kwusiri ike na nkesa osikapa ga-adị na mpaghara ebe  ọrụ nke  kostom.

Comptroller Adeniyi kwusiri ike mkpa nke nghọta na ịza ajụjụ na usoro nkesa, na-agba ndị Naijiria na-ekere òkè na mmemme ahụ ka ha ghara ire osikapa n’ahịa ma ọ bụ ịkwakọba ya maka ebumnuche ndị ọzọ karịa oriri ụlọ.

Onyeisi kọstọm ahụ kwuru na ndị NCS nwetara nkwado n’aka gọọmentị ka ha wepụrụ ihe oriri ndị ejidere n’aka ndị Naijiria nọ ná mkpa na ọnụ ahịa mbelata ka ha mezuchara usoro nkwenye nke igosi National Identification Number (NIN).

 

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *