Take a fresh look at your lifestyle.

Steeti Anambra:nkwalite nka na ọzụzụ aka ọrụ na steeti ahụ.

Chigo dere ya na bekee.

0 265

Gọọmenti steeti Anambra ebinyela aka n’akwụkwọ na nkwekọrịta n’aka gọọmentị etiti Naịjirịa, site na mịnịstrị na-ahụ maka ọrụ na  iji mejuputa mmemme nkwalite nka na ọzụzụ aka ọrụ na steeti ahụ.

Gọvanọ Chukwuma Charles Soludo, nke kọmishọna na-ahụ maka mmepe ntorobịa bụ Hon. Patrick Agha Mba, na Mịnịsta na-ahụ maka ọrụ , Dọkịnta Chris Ngige, n’aha gọọmenti etiti bịanyere aka na nkwekọrịta ahụ.

E binyere aka na MOU n’ụlọ ọrụ Minista nke Federal Ministry of Labour na Employment na Abuja.

Njikọ aka na gọọmentị etiti sitere na mbọ Soludo na-agba iji luso enweghị ọrụ nke ndị ntorobịa  ọgụ na steeti ahụ.

 

 

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.