Take a fresh look at your lifestyle.

Ekpenyong nwetara mmeri.

Chidi Nwoke dere ya na bekee.

0 329

Ekpenyong malitere ife efe na asọmpi ahụ were nwee ike imeri n’egwuregwu.

 

“Enwere m obi ụtọ ma nwee afọ ojuju maka mmeri mbụ m  na egwuregwu a CBN kwadoro. Ọ bụụrụ m nrọ ogologo ndụ m inwe mmeri n’ọkwa a ebe m meriri otu obere U14,” Ekpenyong kwuru.

 

“M na-abịa ebe a isonye na asọmpi a kwa afọ ma na-elekwa ka ndị mmadụ na-emeri n’ikpeazụ; Ọ na-adị m ka ọ ga-abụ m.‎

Leave A Reply

Your email address will not be published.