Ndị Na-Emepụta Ihe Na-Ebe Akwa Maka Nnukwu Ọnụ Ahịa Amụma Ego CBN Dobere Ha.
Hauwa Abubakar Anaja dere ya na bekee.
Otu ndị na-emepụta ihe nke Naijiria (MAN) na otu ndị na-ahụ maka ọrụ na ndị ọrụ na Naijiria ekwuola na nnukwu ego CBN magidere ha adịghị mma.
Ha kwuru na nke a ga-abawanye ọnụ ahịa.
O kwukwara na nke a ga-ebute ọnụ ahịa mmepụta ihe nke ga-ebute ọnụ ahịa ngwa ahịa dị elu na nchịkọta ngwaahịa ndị a na-ereghị ere.
O kwuru na now a ga-emegide ọganihu a chọrọ na akụ na ụba.
Leave a Reply