Take a fresh look at your lifestyle.
independence

Clement Nwankpa Jr.:Onye Nta Akụkọ Egwuregwu Ewepụtala Akwụkwọ

Chico dere ya n'igbo.

0 238

N’ihe gbasara mmepe bọọlụ na Naịjirịa, onye nta akụkọ egwuregwu bụ Clement Nwankpa Jr. ewepụtala akwụkwọ akpọrọ “Nigeria at FIFA Age Group Tournaments: Discoveries, Gains, Losses.

M‎ịnịsta na-ahụ maka egwuregwu na mmepe ndị ntorobịa Naijiria, Sunday Dare  kwuru na Naijiria nwere ndị na-eto eto nwere nkà ma ọ bụrụ na ejikwa ya nke ọma ga-ewetara obodo otuto.

Leave A Reply

Your email address will not be published.