Take a fresh look at your lifestyle.

Onyeisiala Buhari Ahọpụtala Accountant-General Ọhụrụ

Elizabeth Christopher na Rahila Lassa dere ya n'asụsụ Bekee

0 300

Onyeisiala Muhammadu Buhari akwadola nhọpụta Oriakụ Oluwatoyin Sakirat Madein, dịka Accountant General nke gọọmenti etiti.

Nkwenye a na-eso usoro nhọpụta nke ọma iji mejupụta ohere nke dapụtara.

N’ozi sitere n’ụlọ ọrụ onye isi ndị ọrụ obodo nke gọọmenti etiti, Dr Folashade Yemi-Esan, nhọpụta ahụ ga-amalite ịdị irè site n’abalị iri na asatọ onwa Mee, afọ 2023.

Onye ọhụrụ a ga-amalite ọrụ ozugbo.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *