Take a fresh look at your lifestyle.

Kedụ ihe a na-ajụ ese ma eje ilụ nwaanyi.

chigo dere ya .

0 215

Kedụ ihe a na-ajụ ese ma eje ilụ nwanyi.

  1. Onye bụ nne na nna ya na etu ha si ebi ndụ?
  2. Onwere ọrịa ọjọọ dị n’ime ezinaụlọ onye ahụ si pụta ma ọ bụ nke ọ na-arịa? Ọrịa ndị dịka akwụkwụ
  3. Ha a na-ezu ohi?
  4. Ha a bụ ndị umengwụ?
  5. Ihe ọzọ a na-ajụ bụ ma onye ahụ ọ bụ Diala, Osu, Ume, Ohu, Njoku, Mmajụ, Nwaatanị, Nnọmafọ. Otu ndị a niile na-asọ onwe ha asọ. Onweghi onye ga-achọ ịlụ ibe ya.

BBC

Leave A Reply

Your email address will not be published.