Take a fresh look at your lifestyle.

2023: onyeisi ulo nzuko omiwu Steeti Nassarawa ekwuputala nkwado ya nye Govano Sule

0 578

Onu n’ekwuru ulo nzuko omiwu Steeti Nasarawa House of Assembly,bu, Balarabe Abdullahi, ekwuola ndi yana ndi out ya enweghi onye ozo ha na akwado kasire Govano Abdullahi Sule na ntuliaka 2023.

Nwaamadia mere ka amata nkea mgbe ana amalite achum nta votuu na na okpuru ochichi Toto na obu Govano  Sule/ Dr. Akabe bun di ha na akwado.

O kwuru na ndi obodo ya ga atunyere Govano Sule akwukwo na ntuliaka 2023 iji nwetakwu uru ndi na ochichi onyekwucheya.

Abdullahi kelere Govno Sule maka mbo ona agba na nmepe obodo nakwa ime ka ihe dinma na Steeti a gba gburugburu.

O kpokuru ndi out ndorondoro APC nakwa ndi nkwado ha ka ha jiko aka onu hu na Sule nwetara nmeri na ntuliaka nke 2023.

Abdullahi kwara ndi mmadu ka ha ruwe isi nye iwu obodo iji nweta ezi udo na nmepe obodo.

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.