Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị ndu Afrịka kwuwapụtala nkwụsị ogu na DR Congo.

Christopher Ojilere dere ya na bekee.

0 182

Ndị ndu Afrịka kwuwapụtala nkwụsị ogu na DR Congo.

Ndị isi mba Afrịka ekwupụtala nkwụsị ọgụ ga-amalite na Fraịde na ọwụwa anyanwụ Democratic Republic of Congo ebe ndị nnupụisi M23 na-akpa mkpa mkpa.

Ndị bịanyere aka n’akwụkwọ ahụ kwetara na ndị agha mpaghara ọwụwa anyanwụ Afrịka ga-ebuso ndị M23 agha ma ọ bụrụ na ndị nnupụisi ahụ ewepụghị  aka ozugbo na mpaghara ndị ha ji.

Enwebeghị okwu ọ bụla site na M23 ruo ugbu a.

Ka ọ dị ugbu a, US anabatala  ụzọ akọwapụtara na nzuko Luanda ma gbaa Rwanda ume ka ọ kwụsị nkwado ya na M23.

Leave A Reply

Your email address will not be published.