Take a fresh look at your lifestyle.

Naijiria ga-edozi PHCs ka ha o were yiee ihe.

Gloria Essien, Abuja dere ya na bekee.

0 227

Naijiria ga-edozi PHCs ka ha o were yiee ihe.

Gọọmenti Naijiria na-ekwu na ụlọ ọrụ nlekọta ahụike Primary (PHC) eruteghị ihe a tụrụ anya ya n’ihi enweghị ego zuru oke.

Mịnịsta na-ahụ maka ahụike bụ Dọkịnta Osagie Ehanire mere ka a mara nke a na National Health Dialogue, nke otu Center for Journalism Innovation and Development (CJID) na ọgbakọ nwanne ya bụ Premium Times haziri, nke isiokwu ya bụ, iji ego kwado ụlọ ahụ ike ndi obere: Ọrụ diri steeti na Ndị na-eme ihe nkiri na-abụghị steeti na Abuja. O kwuru na ụkọ na nkesa nke ndị ọrụ ahụike, akụrụngwa dara ada na sistemụ ntụgharị na-adịghị ike bụkwa nsogbu ndị PHC nwere.

Leave A Reply

Your email address will not be published.