Take a fresh look at your lifestyle.

Ụlọikpe mkpegharị ikpe ekwupụtala Binani ka ọ bụrụ  onye na-azọ ọkwa gọvanọ  APC steeti  na Adamawa .

Golfa Francis, Adamawa dere ya na bekee.

0 98

 

Ụlọikpe mkpegharị ikpe ekwupụtala Binani ka ọ bụrụ  onye na-azọ ọkwa gọvanọ

APC steeti  na Adamawa .

Ụlọ ikpe mkpegharị ikpe nọ na Yola ekwupụtala Sinetọ Aishatu Dahiru Binani dị ka onye ga-azọ ọkwa gọvanọ Adamawa steeti maka ntuliaka izugbe nke 2023.

Ụlọ ikpe nke ndị ọkaikpe Tani Yusuf Hassan, Bolaji, na James Abodego nọ n’isi ya wepụrụ ikpe ụlọikpe ukwu dị na Yola bụ nke bu ụzọ kagbuo ntuliaka primarị nke gọvanọ nke APC na-ekwupụta na pati ahụ enweghị onye ga-azọ ntuliaka na-abịa.

Ụlọikpe mkpegharị ikpe mgbe ọ na-ekpe ikpe ya nyere iwu ka aha Sinetọ Aishatu Dahiru Binani nyefee Ụlọọrụ Independent Electoral Commission ozugbo.

Leave A Reply

Your email address will not be published.