Take a fresh look at your lifestyle.

Anambra Steeti: Commissiona ekwela nkwa ichekwa umuaka nwanyi

0 444

Onye Commissiona n’ahu maka umunwanyi na odinma mmadu na Steeti Anambra bu, Mrs Ify Obinabo ekwuola nkwesi ike  goomenti inye umuaka nwanyi ezi nchekwa.

O kwuru nkea na Awka isi obodo Anambra na ubochi umuaka nwanyi nke akporo 2022 international day of the girl childn’olu bekee.

Mrs Obinabo kwuru na ubochia na eme ka amata maka nsogbu n’echere umuaka nwanyi na ihu,nsogbu dika aguakwukwo,ilu di na nwata,ineta ikpe ziri ezi.

Isi okwu nke afoa bu “Our Time is Now, Our Rights, Our Future” n’olu bekee,ebe onye Commissiona gwara umuaka nwanyi ka ha harar ile anya na nsogbu nilea chere ha n’ihu,kama ka ha were ohere oma goomenti nyere chekwa odinihu ha.

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.