Take a fresh look at your lifestyle.

Naijiria etunyela ndi ntakụkọ anọ ugo nakwa ndi ọzọ

0 1,554

Ndi ntaakukọ ala Naijiria mmadu ano nakwa out onye nkuzi bu, Okanmuta na mgbasa ozi ka gọọmenti etiti tunyere ugo.

Ndi ntaakuko a gunyere Mazi. Femi Adesina,onu n’ekwuru onyeisiala, Mallam Baba Dantiye, onye jibu okwa President Nigerian Guild of Editors, Mallam Yakubu Mohammed, onye jibu okwa Director General, Nigerian Television Authority, NTA Mazi. Chris Isiguzor , President, Nigeria Union of Journalists nkwa okanmuta Umaru Pate, onye nkuzi mgbasa ozi ma buru University Vice Chancellor.

 

Mallam Yakubu Ibn Muhammed, na onu n’ekwuru onyeisiala bu, Femi Adesina ka etunyere ugo Officer of the Order of the Niger (OON).

 

Ebe President Nigeria Union of Journalists (NUJ) Comrade Christopher Ikechukwu Isiguzo turugo Member of the Order of the Federal Republic (MFR), ebe mmadu abuo jibu okwa President of the Nigerian Guild of Editors nakwa Malam Halilu Ibrahim Dantiye nwetara Member of the Order of the Niger (MON).

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.