Take a fresh look at your lifestyle.

Ndi n’azọ ọkwa onyeisiala na APC si owuwanyanwu chọrọ ka akwado onye Igbo

0 406

Ndi si mpaghara ọwụwanyanwļ nke ala Naijiria azọ ọkwa onyeisiala n’otu All Progressives Congress, APC chọrọ ka akwado onye igbo ọbụla n’azọ ọkwa onyeisiala na ntuliaka nke afọ 2023 na okpuru APC.

Ndia n’azọ ọkwa mere ka amata nkea dika ha nwechara nzukọ n’Abuja,isi obodo Naijiria.

Ndia na azọ ọkwa onyeisiala na APC si mpaghara Southeast binyere aka n’akwụkwọ a gunyere,onye Minista nke nka na ụzụ bụ, Ogbonnaya Onu, Sinetọ Ken. Nnamani, Odoziaku Uju Ken Ohanenye, Gọvano nke steeti Ebonyi bụ, Dave Umahi, Chukwuemeka Nwajiuba, Sineto Rochas Okorocha,onye jibu okwa Minista nke mgbasa ozi bu,Ikeobasi Molukwu.

Leave A Reply

Your email address will not be published.