Take a fresh look at your lifestyle.

Sinatọ Shekarau ahapula APC,ma sonyere NNPP  

0 795

Onye jibu ọkwa dika Gọvanọ nke Steeti Kano bụ, Sinatọ Ibrahim Shekarau, agbapula na otu ndọrọndọrọ All Progressives Congress, APC ma sonyerezie otu New Nigeria Peoples Party, NNPP.

Onye jibu okwa dika onye Direckto General nke Asiwaju Bola Tinubu’s Support Group AbdulMumin Jibrin,kwupuara nkea site na igwe Twitter handle.

The tweet reads, “BREAKING- Sen Ibrahim Shekarau joins NNPP. Details later.”

Okwu agwụ! Anyi na anabata gi na NNPP, Sen Ibrahim Shekarau pic.twitter.com/xPKEA0ZZLS

— Abdulmumin Jibrin (@AbdulAbmJ) May 18, 2022


His Excellency Engr Dr Rabiu Musa Kwankwaso gara ga kele (Sen) Ibrahim Shekarau dika osonyere otu NNPP taa,” ka ndi ota kwuru.

Shekarau na anọchite anya mpaghara Kano Central na ụlọ nzukọ Sinati,o gbara afo iri isii na isii ma chia dika Govano ugboro abuo,ma jiburu ọkwa dika onye minista n’ahụ maka agu akwụkwọ n’ala Naijiria.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *