Take a fresh look at your lifestyle.

Flying Eagles nke Naijiria etozuola oke maka iko 2023 U20 AFCON

0 126

Otu egwu Flying Eagles U-20 nke Naijiria etozuola oke na WAFU Zone B regional tournament site na igba ndi Ivory Coast ọkpụ abụọ asatara nani otu na Niamey, Niger Republic, nkea mere ka tozu oke iso zọọ iko 2023 U20 Africa Cup of Nations (AFCON) na Egypt.

Naijiria ga ezutezi ndi mba Benin na asọmpi ikeazu n’ụbọchi Fride,abali iri abuo nke onwa Mee.

Onye otu Flying Eagles bụ Daniel Daga bụ onye kachasi gba bọọlu na asọmpi dina etiti hana Ivory Coast.

Leave A Reply

Your email address will not be published.