Take a fresh look at your lifestyle.
Ramadan

Nelson Okoronkwo bụ nwoke kachasi kwuwa aka ọtọ n’ọrụ oyibo

0 92

Ntụrụugo “Mr Integrity” bụ nke a na-enye ndị ọrụ Bekee kwụwara aka ha ọtọ n’ọrụ oyibo n’ala Naịjirịa.

Ọ bụ nturuugo ndị ọrụ Independent Corrupt Practices Commission (ICPC) na ndị ụlọ ọrụ ọzọ na-ahazi iji kwado ndị na-akwụwa aka ọtọ n’ọrụ, ndị na-anaghị eri ngarị.

Okoronkwo bụ nwaafọ Igbo ritere nturugo na ya bụ emume a na-eme kwa afọ.

Uguru abụghị ya bụ nwaamadị mbụ oyi.

Ọ sị “Nke a bụ nke ugboro abụọ Onyeisiala Naịjrịa nyere m nturuugo maka eziokwu na ikwuwa aka ọtọ’’.

Leave A Reply

Your email address will not be published.