Take a fresh look at your lifestyle.
Ramadan

Onye ndu ala Naijiria akatọọla ọdachi mere na Plateau

0 106

Prezidenti Muhammadu Buhari ekwuola na obi adigbi ya nma maka ogbugbu egburu ndi mmadu na Bassa Local Government Area nke steeti Plateau.

Onyeisiala bu Buhari kwuru na nkea eruwegbisi nye mkpebi udo emere na etiti ndi Irigwe na ndi Fulani n’ebe ahu.

“Ejem ohere a akasi ezin’ụlọ ndi nile nkea meturu,ka mkpuru obi ha zuo ike na ndukwa,” onyeisiala gara ndi ime ime obodo nke ka nke goomenti steeti Plateau,ndi okpukperechi ndi icheiche ka ha mee ihe nile ha nwere ike ime iji hu na udo loghachi ebe ahu.

“Ndi ọbụla n’eme ihe etu osoro ha were sin a ha na emegwara. dika  obodo,enweghi ebe aga anabata udi agwa ojoo di etua,” ka onyeisiala kwuru.

Onyeisiala kelere Gọvanọ Simon Lalong maka etu ndi gọọmenti ya si leba anya na ọnọdu a.

Leave A Reply

Your email address will not be published.