Ndị ọchịchị Yurop na-ezukọ na London maka agha na nsogbu nchekwa nke Yukren
Praịm Mịnịsta UK bụ Keir Starmer amalitela ịnabata ndị ọchịchị mba dị na Yurop, bụ ndị na-ezukọ na London, isi obodo UK maka inwe mkparịtaụka banyere nkwụsị agha na nsogbu nchekwa dị na Yukren.
Ndị a na-atụ anya isonye na nzukọ a gụnyere…