Otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị ọhụrụ YPP Young Progressive Party họpụtala Paul Chukwuma maka okwa gọvanọ na steeti Anambra.nke a ga-eme n'abalị asatọ nke ọnwa Nọvemba.
Onye ji ọkọlọtọ Young Progressive Party (YPP) azọ ọkwa ọchịchị Federal Constituency nke Awka North na South bụ Hon. Kingsley Uyammadu ekwuola na ọ bụrụ na a họpụta ya n'ọkwa ọchịchị dịka onye omebe iwu, isi ihe ọ ga-elekwasị anya ga-abụ…