Ndị Omebeiwu Ga-enyocha Ebubo Ntufu Ego Sitere Na Ire Mmanụ N’ụzọ Iwu Akwadoghị.
Ụlọ omebeiwu ekpebiela iguzobe kọmitii nchere oge ga-enyocha ebubo maka ire mmanụ Bonny Light crude nke dị nde barrel iri anọ na asatọ n'afọ 2015 yana ọnọdụ insurance ibu ahụ.
Ebubo ire mmanụ ahụ n'ụzọ megidere iwu buteere Naijiria ofufu…