Russia ejila iwe jụ oku ka ha kwụọ ụgwọ ihe agha mebiri na Ukraine
Mba Rọshịa ajụla ikwụ ụgwọ ihe agha ha na-ebu mba Yukren mebiri dịka e kpebiri na ọgbakọ United Nation nke ndị isi ala mba dị iche iche nwere.
Onụ na-ekwuru mba RọshịaDmitry Peskov kwuru na mba dị dị n’Ọdịọ̄a Anyanwụ Yurọp na-achọ izu ha…