Ndị mba Turkey na-esonye na ntuliaka ugbua iji kpebie ma Recep Tayyip Erdogan ọ ga-aga n'ihu ịbụ onyeisiala mba ahụ kamgbe afọ iri abuo ọ malitere ọchịchị ya.
Onye ya na Erdogan na-azọ ọkwa onyeisiala bụ Kemal Kilicdaroglu ekwela nkwa…
Ala ọmajijiji nke ukwu dakwasiri ọwụwa anyanwụ mba Turkey n'ụzụ ụtụtụ ụbọchi Monde ma gbuo ihe karịrị mmadụ narị ise ebe ndị ọzọ ọzọ ka tọrọ atọ n'okpuru ụlọ ndị dara ada.
Ngalaba mba US na-enyocha ụdịrị ihe a mere kwuru na ala ọmajijiji…
Onye isi ala Naijiria, Muhammadu Buhari, akatọọla dị ka "onye na-asọ oyi na onye ụjọ," mwakpo ogbunigwe ndị na-eyi ọha egwu gburu ọtụtụ mmadụ ma merụọ ọtụtụ iri ndị ọzọ ahụ na mgbawa nke dara n'okporo ámá na-ekwo ekwo na etiti Istanbul,…