ECOWAS Ga-Akwụsị Iyi Ọha Egwu” – Onyeisiala Tinubu
Onyeisiala Naijiria na onye isi oche nke ECOWAS Authority of Heads of State and Government, Bola Tinubu, na-ekwu na ihe ịma aka nchekwa na West Coast enyochawo nke ọma na a ga-ewepụta usoro a kwadoro nke ọma iji gbochie iyi ọha egwu.…